Siirry suoraan sisältöön
Nwa mba ogworia
Tallenna

Nwa mba ogworia

Kirjailija:
sidottu, 2019
Igbo

Celesse, the healer cat, is a highly respected member of the neighborhood. As the mistress's favorite cat, she spends lazy days in the warmth of the house.
One snowy night a mother hare rushes in, desperate for help. Reluctantly, the healer cat travels with her through a nighttime snowstorm and biting cold winds. In a dark forest, Celesse comes face-to-face with a scary surprise and is forced to gather her powers for the first time in a while.
---
Ikwugide na onyinye ya, Celesse Nwa mba nke na agwo oria bu onye a na akwanyere ugwu na ebe di elu n'ime obodo Umu Anumanu nke Matron. Otu ihe kacha na masi onwere bu ino n'ime ulo ya, ma n'enwe kwa anuri site n'okpomoku na adi n'ime ulo ya obuladi na mgbe oyii.
Na otu-ntabi anya Nne-ewi batara n'ike, na ario enyemaka ya. O nagidere omume anughi oku na obi nke nwa mba, kporo ya ga abali nile n'etiti mkpuru mmiri na oke oyi na ebute oria, Cessele were ujo bia ihu na ihu n'oke-ihe iju-any ma were kwa ike onwere guzogide.
Mgbe ogologo abali na njem ya gachara, anyanwu chawaputa, o mere ka obi Nwamba ahu di obere oku na nnukwu ohia ahu.

Alaotsikko
Igbo Edition of The Healer Cat
Kirjailija
Tuula Pere
Kuvittaja
Klaudia Bezak
ISBN
9789523572119
Kieli
Igbo
Paino
363 grammaa
Julkaisupäivä
11.8.2019
Kustantaja
Wickwick Ltd
Sivumäärä
40